Ọrịa coma
Templeeti:Infobox medical condition (new) Koma bụ ọnọdụ miri emi nke amaghị ihe nke mmadụ n'enweghị ike ịkpọte, n'emeghị ka ọ dị mma maka ihe mgbụ, ìhè, ma ọ bụ ụda, enweghị Ụsoro ụra dị mma ma ghara ịmalite ọrụ afọ ofufo.[1] Onye ahụ nwere ike inwe nsogbu iku ụme na ọbara ọgbụgba n'ihi enweghị ike nke ahụ iji nọgide na-arụ ọrụ ahụ. Ndị nọ n'ọnọdụ Koma n'achọkarị nlekọta ahụike dị ukwụụ iji mee ka ahụike ha dịgide ma gbochie nsogbụ ndị dị ka oyi ịba n'ahụ ma ọ bụ ọbara kpọnwụrụ akpọnwụ. Ndị ọrịa na-arịa ọrịa Koma n'egosipụta enweghị ike ịmụrụ anya kpamkpam ma ha enweghị ike ịnụ, ikwu okwu ma ọ bụ ịmeghari [2][3] Komas nke eweputara site na ihe okike, ma ọ bụ nke ọgwụ butere .[4]
- ↑ Weyhenmyeye, James A. (2007). Rapid Review Neuroscience 1st Ed. Mosby Elsevier, 177–9. ISBN 978-0-323-02261-3.
- ↑ Bordini (2010). "Coma scales: a historical review". Arquivos de Neuro-Psiquiatria 68 (6): 930–937. DOI:10.1590/S0004-282X2010000600019. PMID 21243255.
- ↑ Cooksley (2017-02-01). "The management of coma" (in English). Medicine 45 (2): 115–119. DOI:10.1016/j.mpmed.2016.12.001. ISSN 1357-3039.
- ↑ Marc Lallanilla (2013-09-06). What Is a Medically Induced Coma? (en). livescience.com. Retrieved on 2022-04-23.