Content deleted Content added
Tag: MassMessage delivery
No edit summary
Tags: Reverted New topic
Ahiri 2,045:
Meta translation coordinators‎, 02:41, 8 Jụn 2024 (UTC)
<!-- Message sent by User:RamzyM (WMF)@metawiki using the list at https://meta.wikimedia.org/wiki/Special:NotifyTranslators -->
 
Ndewo Nwa-ada @[[Ọbanife:Akwugo|Akwugo]],
 
Imere otu ole? Enwerem olileanya na ahụ di gi nma.
 
Biko, onwe ozi ndi WMF Language team zitere ndi otu Igbo Wikipedia maka ngwa ọrụ ha chọrọ itineyere anyi. Ọ ga-amasi anyi ma igụọ ihe gbasara [[Wikipedia:Nzọr ogbako#Plans to enable MinT for Wiki readers in Igbo Wikipedia|'''ozi a''']], ma testia ngwa a, ma zaghachi anyi ebunuche gi gbasara itinye ngwa ọrụ a nke a na akpọ "MinT for Wiki Readers" na ịgbo Wiki.
 
Inwekwara ike ime ka ndi otu Igbo Wikipedia ndi ọzọ mata maka ozi ma gwa anyi uche ha igwe ozi.
 
Daalụ sọ! [[Ọbanife:UOzurumba (WMF)|UOzurumba (WMF)]] ([[Okwu ọbanife:UOzurumba (WMF)|ṅkátá]]) 23:53, 10 Jụn 2024 (UTC)