Ọnọdụ ihu igwe na France
Météo-France bụ ọrụ ihu igwe nke obodo France.
Faịlụ:Meteo-FranceLogo.jpg | |
Department overview | |
---|---|
Formed | 18 June 1993 |
Jurisdiction | France[lower-alpha 1] |
Headquarters | 73, avenue de Paris, Saint-Mandé 42, avenue Gaspard-Coriolis, Toulouse |
Employees | 2735 (as of 2020[update])[1] |
Minister responsible | Page Templeeti:Plainlist/styles.css has no content.
|
Ngalaba Ndị Nne na Nna | Ministry of Ecological Transition and Cohesion of Territories |
Ebe nrụọrụ weebụ | meteofrance.com |
Ihe edeturu n'okpuru ala | |
Page Templeeti:Reflist/styles.css has no content.
|
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | public administration (supervision) of economic activities |
---|---|
Oge/afọ mmalite | Jụn 1993 |
affiliation | Òtù Na-ahụ Maka Ọnọdụ Ihu igwe n'Ụwa, EUMETNET, European Centre for Medium-Range Weather Forecasts |
mba/obodo | France |
nhazi ọnọdụ | 48°50′45″N 2°25′28″E |
legal form | national public establishment of an administrative nature |
Isi ọgbaka | Ministry of the Ecological Transition |
nwere enyemaka | CNRM, Centre international de recherche sur l'environnement et le développement, Laboratoire Sciences de l'Univers au Cerfacs, Predict Services |
ọdịdị isi ụlọ ọrụ | Paris |
Asụsụ ọ na-asụ | French language |
webụsaịtị | https://meteofrance.com/ |
Ihe onwunwe Wikidata | Météo-France weather station ID |
Ulo oru
dezieE guzobere nzukọ ahụ site na iwu n’onwa Juun n’afo 1993 ma bụrụkwa ngalaba nke Ministry nke Transportation. Isi ụlọ ọrụ ya dị na obodo Paris mana ọtụtụ ọrụ ụlọ ọrụ e wepụrụ na Toulouse. Mmefu ego ya nke dị ihe dịka € nde nari ato na-enweta ego site na enyemaka nke ndi gọọmentị, ụgwọ ụgbọ elu na ire ọrụ azụmahịa.
Météo-France nwere ọnụnọ siri ike nke mba ụwa, ọ bụkwa onye nnọchi anya obodo France na World Meteorological Organization. Òtù a bụ ndi isi EUMETSAT, nke na-ahụ maka ịzụta satellites ihu igwe Meteosat. Ọ bụkwazi onye otu Institut au service du spatial, de ses applications et technologies. Ọ bụkwa onye ọrụ ihu igwe dị oke egwu nke ECMWF ma na-akwado otu n'ime isi ụlọ ọrụ abụọ nke ụdị amụma ihu igwe nke IFS nke a na-ejikarị emekwazi ihe n'ụwa niile.
N'ụwa nile
dezieNa mgbakwunye na ọrụ ya na obodo France, ụlọ ọrụ ahụ na-enye amụma na ịdọ aka ná ntị maka ngalaba na ndị otu mba ofesi nke France. O nwezikwara ngalaba anọ dị na Martinique (nke nwere ngalaba ndị ọzọ na-eje ozi na Guadeloupe ya na French Guiana), New Caledonia, French Polynesia na Réunion. Ụfọdụ n'ime ngalaba ndị a nwezikwara ọrụ mba ụwa dị mkpa:
- Dịka ọmụmaatụ, ụlọ ọrụ nke obodo French Guiana, nke dị na Cayenne-Félix Eboué Airport, na-elekọta ụlọ ọrụ na ESA / CNES Centre Spatial Guyanais spaceport na Kourou nke na-enyere aka na mkpọsa mmalite nke Ariane rocket.
- Nkewa nke Réunion bụ World Meteorological Organisation nke a họpụtara Regional Specialized Meteorological Centre (RSMC) maka inye amụma na ịdọ aka ná ntị nke oké ifufe na-ekpo ọkụ na ndịda ọdịda anyanwụ nke Oké Osimiri India.
- Nkewa nke French Polynesia, ebe ọ bụghị RSMC gọọmentị maka oké ifufe na-ekpo ọkụ na South Pacific, WMO nyere iwu ka ọ nye amụma na ịdọ aka ná ntị banyere oké ifufe nke na-ekwo ọkụ maka British Pitcairn Islands dị nso.
- ↑ "Les femmes et les hommes de Météo-France". meteofrance.fr. Retrieved 2022-07-23.