Ọkụ Ọdọ Mmiri Binta
Ọkụ Binta Lake bụ Ọkụ ọhịa nke àmụ̀mà kpatara na Ndịda Ọwụwa Anyanwụ nke Burns Lake, British Columbia nke malitere na Wednesday, July 28, 2010, ma were ihe karịrị otu ọnwa. Ọ bụ ọkụ kachasị ukwuu na mpaghara ahụ na 2010. Ọkụ ahụ gbara ngụkọta nke 400 square kilomita (99,000 acres).[1][2][3][4] Ọkụ ahụ kpatara nnukwu anwụrụ ọkụ n'ógbè ndị gbara ya gburugburu, iwu mwepụ na mpaghara ahụ, ma mebie osisi a na-ere ahịa. [2][5]
Mmalite
dezieIhe butere oku ahu bu amuma nke okochi butere ya na oke ikuku, nke ji Ike buo site na kilometer iri ano na isii otu elekere obula. [1] [2][6]
Nsonaazụ ya
dezieỌkụ ahụ gbara hekta 9700 nke Timber Harvesting Landbase (THLB) na Lakes Timber Supply Area (TSA). 1.3 nde cubic mita nke osisi a na-ewepụta ihe furu efu.[2]
- ↑ 1.0 1.1 News. "B.C. wildfire scorches 40,000 hectares", 2010-08-22. Retrieved on 2020-04-10. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name ":0" defined multiple times with different content - ↑ 2.0 2.1 2.2 2.3 Ongoing Binta Lake forest fire rehab (en-US). Burns Lake Lakes District News (2013-06-05). Retrieved on 2020-04-10. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name ":1" defined multiple times with different content - ↑ Hansen (2011-07-05). My Workplace. Vancouver Sun. Retrieved on 2020-04-10.
- ↑ Cheslatta Carrier Nation (en-US). Indigenous Business and Investment Council. Retrieved on 2020-04-10.
- ↑ Terrace Daily: BINTA LAKE FIRE CHALLENGES FIREFIGHTERS. www.mwpr.ca. Retrieved on 2020-04-10.
- ↑ Kitimat Daily: FOREST FIRES GROW WITH GUSTY WINDS. www.kitimatdaily.ca. Retrieved on 2020-04-10.