Ọgwụgwọ ọrịa kansa multi-modal

Ọgwụgwọ ọrịa kansa mooti-modal, nke a na-akpọkarị ọgwụgwọ mooti _modal ma ọ bụ nlekọta ọrịa kansa mọọti_modal, bụ ụzọ maka ọgwụgwọ ọrịa kansa nke jikọtara ọchịcha anwụ na ogwu[1] ọ bụ ọtụtụ usoro ọgwụgwọ ndị ọzọ.[2] Dịka ọmụmaatụ, n'ihe gbasara mesoteliomas, ọgwụgwọ ọgwụ jikọtara usoro dịka ịwa ahụ, ọgwụgwọ ọgwụ, ọgwụgwọ ahụ, na ọgwụgwọ anwụ .[3] Ọgwụgwọ multi-modal nwere ike ịnwe mmetụta jikọrọ aka na-eduga na Nsonaazụ ahụike ka mma.[4]

E nwere ike ịgwọ ụdị ọrịa kansa dị iche iche site n'usoro mọọti _modal, gụnyere ọrịa kansa akpa ume na-abụghị obere mkpụrụ ndụ [5] na Ọrịa kansa afọ. [6]

  1. Yarbro (2004). Cancer Symptom Management (in en). Jones & Bartlett Learning. ISBN 978-0-7637-2142-8. 
  2. Søreide (2021-02-04). Textbook of Pancreatic Cancer: Principles and Practice of Surgical Oncology (in en). Springer Nature. ISBN 978-3-030-53786-9. 
  3. Berzenji (2018-10-22). "Multimodality treatment of malignant pleural mesothelioma". F1000Research 7: F1000 Faculty Rev–1681. DOI:10.12688/f1000research.15796.1. ISSN 2046-1402. PMID 30410726. 
  4. Fan (2017-11-22). "Nanotechnology for Multimodal Synergistic Cancer Therapy". Chemical Reviews 117 (22): 13566–13638. DOI:10.1021/acs.chemrev.7b00258. ISSN 0009-2665. PMID 29048884. 
  5. Montemuiño Muñiz (2021-04-22). "Advances in multimodal treatment for stage IIIA-N2 non-small cell lung cancer". Journal of Clinical and Translational Research 7 (2): 185–198. ISSN 2424-810X. PMID 34104821. 
  6. Proserpio (2014-04-27). "Multimodal treatment of gastric cancer". World Journal of Gastrointestinal Surgery 6 (4): 55–58. DOI:10.4240/wjgs.v6.i4.55. ISSN 1948-9366. PMID 24829622.