Ọgụ Towton
Ọgụ Towton
Akụkụ nke | Wars of the Roses |
---|---|
mba/obodo | Kingdom of England |
ebe | Towton |
nhazi ọnọdụ | 53°50′10″N 1°16′25″W |
oge omelu | 29 Maachị 1461 |
heritage designation | Registered Battlefield |
Ha lụrụ Ọgụ Towton mgbe Agha England nke Rose na önwa àtọ, 29, 1461, nà ákùkù ogbe nke nwere áhà nka ime Yorkshire. Ọ bu ọgụ "nke oke mmadu kárírí Í nwü na àlà England". Na ákíkó ndi déré ya, díke karírí 50,000 shí Úlọ York na Lancaster lụrụ óké ọgụ kárírí amani, na há di na mgbìgbọ snow di na ubochi nke áhu, nke by Sunday nke Palm. Edémédé ákíko ọhürü gbàrà gburùgbúru na ízu gáfere ọgu nka, na ọ si madu di 28,000 nwụrụ na àlà ọgụ áhù. Ọgụ nke nwètàrà mgbanwe na ochichi England, Edward onye Ise kúfùrù Henry Ishii ka Ézè England, ya chufu ndi íshí Lancaster na ndi nkwado ha fwüor na obodo.