Ọ́dụ̀ ụgbọ mmiri na Port Harcourt
Ọdụ Ụgbọ Mmiri nke Port Harcourt nke a na-akpọkwa PH Port, bụ Ọdụ Ụgbọ Mmiri dị na Port Harcoort, Steeti Rivers, Nigeria. Ọdụ Ụgbọ Mmiri ahụ meghere nke mbụ ya n'afọ 1913 ma nwee ike ijikwa ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ ụdị ibu niile.[1]
Edensibia
dezie- ↑ "18 Ships Berth At PH Port", The Tide, 22 June 2012. Retrieved on 11 October 2015.