iko bụ akpà nkè na enwe meghe n'elu nkè a na-eji ejide mmiri màkà ịwụfu mà ọ bụ ịṅụ. Ọ bụ ezie na a na-ejikarị ya maka ịṅụ mmanya maọbu mmịrị, a pụkwara iji ya chekwaa ihe siri ike maka ịwụfu (dịka, shuga, ntụ ọka, ọka, nnu).[1][2]

  1. Producer Chris. Radio 1 Movies Blog: Who Drank From This?. BBC. Archived from the original on September 24, 2015. Retrieved on January 26, 2014.
  2. Cup - Definition and More from the Free Merriam-Webster Dictionary. Merriam-webster.com (August 31, 2012). Archived from the original on January 8, 2014. Retrieved on January 26, 2014.