Óji

Óji bu mkpuru osisi òrji na-ami.onaghi ebu oke ibu.n'ala igbo,oji bu otu n'ime njirimara ndi igbo.óji na-egosi nnabata onye obia. Oji di iche iche.ufodu n'ime ha bu:

Nkea bu ihe onyonyo na-egosi nkpuru Ọji

foto ịma atụ dezie

Udi Oji dezie

  • Óji nwanne
  • Óji gbara mkpi
  • Óji ugo......wee diri gawazie.

Dika nwa afò igbo, ikwesiri imata uru óji bara,emume eji ya eme,na udi óji enwere.