Ógbè Atwima Kwanwoma

ọchịchịrị

Àtụ:Infobox settlement Atwima Kwanwoma District bụ otu n'ime mpaghara iri anọ na atọ dị na Ashanti Region, Ghana.[1][2] Na mbụ, ọ bụ akụkụ nke Bosomtwe-Atwima-Kwanwoma District nke buru ibu n'oge ahụ nke e wepụtara na 10 Machị 1989 site na Ejisu-Juaben-Bosomtwe District. N'afọ 2007, e mepụtara Atwima-Kwanwoma District na Foase dị ka isi obodo ya nke e mesịrị bufee na Twedie n'ihi mkpebi ikpe kachasị elu.

Ndị ama ama dezie

Onye isi ala mbụ bụ General Ignatious Kutu Akyeampong si na distrikti ahụ ma lie ya n'obodo ya bụ Hwidiem, obodo dị na distrikti.

Mmụta dezie

Afia Kobi Girls Senior High School dị na Trabuom. A gbanwere aha ya site na onye nwụrụ anwụ Asantehemaa Nana Afia Kobi, a na-akpọbu ụlọ akwụkwọ ahụ Atwimaman Secondary School. Emeghere ya na 1975.

Ebe e si nweta ya dezie

Ihe odide dezie

Àtụ:Ashanti Region, Ghana32