Òtù Njikọ Maka Nlekọta Ọrịa Ógbè

[1] Connecting Organizations for Regional Disease Surveillance (CORDS) bụ "network nlekota ọrịa na-efe efe nkè mba ndị agbata obi n'ụwa niile na-ahazi iji chịkwaa ntiwapụ nke ókèala na isi iyi ha. " [2] N'afọ 2012, edebanyere CORDS aha dị ka ụlọ ọrụ iwu kwadoro, nke na-enweghị uru na Lyon, France. [3] Ka ọ na-erule afọ 2021, CORDS nwèrè "network ndị otu mpaghara isii, na-arụ ọrụ na mba iri abụo na asatọ na Afrịka, Eshia, Middle East nakwa Europe".

Usòrò:Connecting Organizations for Regional Disease Surveillance logo.png

Nkọwa dezie

[2] "dị iche na netwọk ndị ọzọ dị na mpaghara ndị World Health Organization (WHO) họpụtara)... Ọtụtụ n'ime netwọk mpaghara ndị a dị tupu ntiwapụ mberede nkè SARS n'afọ 2003, dịka ọmụmaatụ:

  • Pacific Public Health Surveillance Network (PPHSN) (1996), [2]
  • netwọk Nlekọta Ọrịa Mekong Basin (MBDS) (1999), [2] na
  • East African Integrated Disease Surveillance Network (EAIDSNet) (2000) [2]
  • Southeast European Health Network (SEEHN) (2001) [2]
  • Asia Partnership on Emerging Infectious Diseases Research (APEIR) (2006) [2]
  • SACIDS Foundation for One Health (SACIDS) nke Southern African Development Community (2008) [2]
  • Ndịda Ọwụwa Anyanwụ Europe Center for Surveillance and Control of Infectious Diseases (SECID) (2013)

Akụkọ ihe mere eme dezie

CORDS sitere n-ebe afọ 1960s-era Organisations de Coordination et de Cooperation pour la lutte contre les Grandes Endemies (OCCGE) nke bụ netwọk Afrịka, gbanwere n'afọ 1987 iji gbakwunye West African Health Community (WAHC) ma mụọ West African Health Organisation (WAHO). [2]

E guzobere PPHSN n'afọ 1996 iji "mepụta" "akụkọ na nzaghachi ọrịa" nkè ndị otu. N'afọ 1997, PPHSN guzobere PacNet, iji "kesaa ozi n'oge gbásárá ntiwapụ ọrịa" na "iji hụ na e mèrè ihe kwesịrị ekwesị iji meghachi omume na egwu ahụike ọha na eze". [2]

[2]'N'afọ 2000, WHO kwadoro Global Outbreak Alert and Response Network.

[2]'N'afọ 2001, e guzobere Southeastern European Health Network (SEEHN) nke jikọtara gọọmentị Albania, Bosnia na Herzegovina, Bulgaria, Croatia, Moldova, Montenegro, Romania, na Old Yugoslav Republic of Macedonia.

N'afọ 2003, Israel, Jọdan na Palestinian Authority guzobere Middle East Consortium on Infectious Disease Surveillance (MECIDS). [2]

E nwèrè ike ịkewa uto nke CORDS n'ime ọtụtụ usoro: [2]

  • site na 1996 ruo 2007, mgbalị ahụ bụ ịzụ na ijikọ ndị mmadụ iji gbochie ọrịa na-efe efe
  • site na 2003 ruo 2009, mgbalị ahụ bụ iji bulie "usoro nlekota ókèala na nke mba iji dozie egwu mpaghara", gụnyere otu nlekota nke EAIDSNet na ọrịa zoonoticỌrịa na-efe efe
  • site na 2006 ruo ma ọ dịkarịa ala 2017 lekwasịrị anya bụ ime ka "kwadebe maka ọrịa na-efe efe na egwu ahụike ọha na eze ndị ọzọ nke mpaghara na ụwa sie ike.

Edensibia dezie

  1. Bennett (2017). "Public Health Emergencies of International Concern: Global, Regional, and Local Responses to Risk". Medical Law Review 25 (2): 223–239. DOI:10.1093/medlaw/fwx004. PMID 28379440. 
  2. 2.00 2.01 2.02 2.03 2.04 2.05 2.06 2.07 2.08 2.09 2.10 2.11 2.12 2.13 Bond (2013). "The Evolution and Expansion of Regional Disease Surveillance Networks and Their Role in Mitigating the Threat of Infectious Disease Outbreaks". Emerging Health Threats Journal 6. DOI:10.3402/ehtj.v6i0.19913. PMID 23362414.  Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "bond17" defined multiple times with different content
  3. "WELCOME TO CORDS", CORDS. Retrieved on 3 April 2021.