Ágụ

Agụ bụ anụ ọhịa nke na-acha upa-upa ma tụọ agwa ojii n'ahụ ya.
Ágwu
taxon
obere ụdị nkebig cat Dezie
aha taxonPanthera pardus Dezie
ọkwa taxonspecies Dezie
nne na nna taxonPanthera Dezie
original combinationFelis pardus Dezie
ọnọdụ nchekwa IUCNỤdị ndị na-adịghị ike Dezie
Ihe nriteQ25385081 Dezie
habitatshrubland, forest Dezie
isi nri nriungulate, primate Dezie
produced soundroar Dezie
WikiProject na-elekọta yaWikiProject Invasion Biology Dezie
Wildlife Protection Act 1972 (India) scheduleSchedule I (Part I) of Wildlife Protection Act, 1972 Dezie
CITES AppendixAppendix I of CITES Dezie
diel cyclediurnality Dezie
sequenced genome URLhttps://www.dnazoo.org/assemblies/Panthera_pardus, http://www.ensembl.org/Panthera_pardus Dezie
agwa Unicode🐆 Dezie

Agwu bu anumanu nke uwa mbu (uwa mbu bu nke ndi bekee kporo obod'ukwu Asia, Obodo bekee na Afrika). O bu nwanne odum na anumanu di ka ya na agwu onwe ya. Agwu juru na Afrika, ma na Asia n'obodo India na China, hé hikwaginne na obodo ndi nka di ka Afrika.

Anumanu nka bu agwu.
Ebe agwu nor n'uwa.