Àtụ:Feature Article/Article 1

Dora Akunyili
Dora Akunyili

Dora Nkem Akunyili (amụrụ ya na abali 14 n'ọnwa asaa n-afọ 1954 – ya anwụọ n'abali asaa n'ọnwa isii na-afọ 2014). Ọ bụ onye Ntụziaka nke Ụlọ-ọru ndi (Director General) National Agency for Food and Drug Administration and Control (NAFDAC) nile di na Naijiria. Bụkwara Onye isi Mgbasaozi nke ala Naijiria (Nigerian Minister of Information and Communications) site na-afọ 2008 ruo 2010. Ọ bụ onye Ntọ Ọgwụ nke ndi bekee na-akpọ Pharmacist nakwa onye Ọrụ Gọvament ama-ama na mba ụwa tinyekwara n'onwetara ọtụtụ inwe site n'ọrụ ya 'Pharmacology', 'Public Health' na 'Human Rights