Rósa Björk Brynjólfsdóttir
Rósa Björk Brynjólfsdóttir (amụrụ 9 February 1975) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Iceland nke bụ onye otu Althing (ụlọ omeiwu Iceland) maka mpaghara ndịda ọdịda anyanwụ kemgbe 2016[1] na ọ rụkwara ọrụ dị ka onye nnọchi anya mgbasa ozi nke Ministry of Finance site na 2010 ruo 2014. [1]
Rósa Björk Brynjólfsdóttir
| |
---|---|
Nkọwa nke onwe | |
A mụrụ ya | Hafnarfjörður, Iceland | 9 Febụwarị 1975 (afọ 49)
Òtù ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Onye nweere onwe ya (site na 2020) |
Mmekọrịta ndọrọ ndọrọ ọchịchị ndị ọzọ |
Left-Green Movement (Ruo 2020) |
Nwunye | Kristján Guy Burgess |
Nne na Nna | Brynjólfur Hólm Ásþórsson (amụrụ 1954) Sigrún Baldursdóttir (amụrụ na 1956) |
Alma mater | Mahadum nke Iceland (B.A.) |
Ọ hapụrụ Left-Green Movement na 2020, n'ihi enweghị afọ ojuju na iwu Katrín Jakobsdóttir na okwu ndị gbara ọsọ ndụ na ndị na-achọ ebe mgbaba.[2]
Ebem si dee
dezie- ↑ "Rósa Björk Brynjólfsdóttir", archive.is, 2013-07-02. Retrieved on 2018-04-07.
- ↑ "Rósa Björk kveður Vinstri-græna", mbl.is, 2020-09-17.