Abia State, k'esi mara ma na akpo kwa ya "State nk'Chineke", bu otu n'ime State ndi no na ime Naigeria, nke isi ochichi ya bu Umuahia, tumadu Aba nke ihe eji mara ya bu "Enyimba-City" bu ebe ahia ukwu ya no.

Ekewaputakwara ya pua n'ime Imo State site n'afe 1991 gara aga bu oge ndi n'achi achi kporo ya State nke aka ya.

Abia State bu otu n'ime State ndi Igbo burukwa n'ndi bi na ya bu nid Igbo n'osusu oke. Obukwa otu n'ime State na iteghite n'ime ndi ana-kpo Niger Delta.

Ray Ik. Jacob (Phd) Institue of Ethnic Studies Faculty of Social Sciences & Humanities National University of Malaysia Asia.

Return to "Ȯra Abia" page.