Ogonna Nnamani
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
obodo maka egwuregwu | Njikota Obodo Amerika |
ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Julaị 1983 |
Ebe ọmụmụ | Bloomington |
ọrụ ọ na-arụ | onye egwuregwu volleyball, beach volleyball player |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | outside hitter |
ebe agụmakwụkwọ | Stanford University, University High School |
ụdị egwuregwu | volleyball |
Ihe nrite | Honda Sports Award for Volleyball |
Ogonna Nneka Nnamani (onye amuru na abali iri abuo na itolu, n'onwa Julaị 1983) bu onye Naigeria amuru nà obodo Amerika na akụ okwe voli bolu bụrụ kwa onye otu olimpik nkè obodo Amerika. Etunyere ya ugo ịkọ Honda- Broderick n'afor 2004 mgbe oghoro ọkà ibe ndị egwuregwu nke ụmụ nwanyị n'egwuregwu NCAA, ewerekwara ya dika otu n'ime ndị kachasị akụ okwe site na mgbe gara aga rụọ taa na mahadum nke Stanford bu ebe ọnwetere ákàrà egwuregwu ọnụ ọgụgụ puku abụọ, narị anọ na iri ise nke kpatara eji tinye ya n'ama ncheta ndị Stanford n'afor 2015. [1]
Nnamani gwuru egwuregwu olympic abụọ n'afọ 2004 na 2008. N'ime 2004, ọ ghọrọ nwanyị nke abụọ sitere na mgbe gara-aga ruo taa banyere n'otu egwuregwu olympic ndị U.S mgbe ọ ka nọ collage, ma bụrụ kwa otu onye n'ime ndi òtù U.S nke abụọ ruru na njedebe egwuregwu olympic ma ritekwa
References
dezie- ↑ STANFORD Magazine: July/August 2008 > Features > Stanford Olympians > Ogonna Nnamani. Stanford Alumni Magazine (2008-08-16). Archived from the original on 2012-05-10. Retrieved on 2012-06-05.