Nosipho Ntwanambi
Nosipho Dorothy Ntwanambi (25 Septemba 1959 - 8 Julaị 2014) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa, yana onye na-akwado ụmụ nwanyị na ikike mmadụ.
Ọrụ
dezieỌ bụ onye otu African National Congress (ANC), Ntwanambi bụ Chief Whip nke ANC na National Council of Provinces, nwanyị mbụ ghọrọ Chief Whip, ọkwá ọ nọ na ya ruo mgbe ọ kwụsịrị na 2014.[1][2] Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye otu National Council of Provinces, ụlọ elu nke Nzukọ Ndị Omeiwu nke South Africa, site na 2008 ruo 2014. [1] Ntwanambi na-eje ozi dị ka osote onye isi oche nke African National Congress Women's League (ANCWL) n'oge ọnwụ ya. [1]
Ntwanambi bụ onye guzobere ma South African Democratic Teachers Union (SADTU) na United Women's Organisation (UWO). [1] Ọ bụkwa onye otu National Executive Committee nke ANC.
Ọnwụ
dezieNosipho Ntwanambi nwụrụ n'ihi ogologo ọrịa na 8 Julaị 2014, mgbe ọ dị afọ 54.[1]
Hụkwa
dezie- Ndepụta nke ndị otu National Assembly nke South Africa nwụrụ n'ọchịchị
Ntụaka
dezie- Davis,Gaye (9 Julai 2014). "MP NosiphoNtwanambi nwuru (pegi 3)". Eyewitness News. Eweputara 31 Julai 2014.
- Davis, Gaye. "Akuko ndụ nke Ms Nosipho Dorothy Ntwanambi" (PDF). Parliament of South Africa. Eweputara 31 Julai 2014.
- ↑ 1.0 1.1 1.2 1.3 1.4 Davis. "MP Nosipho Ntwanambi dies (page 3)", Eyewitness News, 2014-07-09. Retrieved on 2014-07-31. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "enews" defined multiple times with different content - ↑ Davis. "Biography of Ms Nosipho Dorothy Ntwanambi", Parliament of South Africa. Retrieved on 2014-07-31.