Mujuru
ahà nnà
Mujuru bụ aha nna. Ndị ama ama nwere aha nna a gụnyere:
- Bonaparte Mujuru (amụrụ n'afọ 1987), onye Zimbabwe na-eme egwuregwu cricket
- Joice Mujuru (amụrụ n'afọ 1955), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Zimbabwe
- Solomon Mujuru (1945-2011) bụ onye agha okpuru nke Zimbabwe
- Ephat Mujuru (1950-2001), onye egwu Zimbabwe