Mele Kyari
Mele Kolo Kyari (amụrụ na 8 Jenụwarị, na afọ 1965) bụ onye Naijiria na-amụ banyere ala, onye na-ere mmanụ ala na onye isi nchịkwa nke iri na itoolu (GMD) nke Nigerian National Petroleum Corporation (NNPC). Tupu nhọpụta a, Kyari bụ onye isi njikwa otu, ngalaba ahịa mmanụ ala nke NNPC na onye nnọchi anya mba Naịjirịa na Organization of Petroleum Exporting Countries (OPEC) kemgbe afọ 2018.
Mele Kyari | |
---|---|
Group Managing Director of the Nigerian National Petroleum Corporation | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
Templeeti:Str rep 7 July 2019 | |
Preceded by | Maikanti Baru |
Nigerian National Representative, Organization of Petroleum Exporting Countries (OPEC) | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
Templeeti:Str rep 2018 | |
Group General Manager, Crude Oil Marketing Division, NNPC | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
In office Templeeti:En dash range | |
Personal details | |
Born | Nigeria, Maiduguri, Borno State | 8 Jenụwarị 1965
Education | University of Maiduguri |
Occupation | Public Servant |
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Mele |
aha ezinụlọ ya | Mele |
ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Jenụwarị 1965 |
Ebe ọmụmụ | Naijiria |
Asụsụ obodo | Kanuri |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Kanuri, Asụsụ Hausa, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | ndị agha, geologist |
ebe agụmakwụkwọ | University of Maiduguri |
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
dezieA mụrụ Kyari na 8 Jenụwarị, na afọ 1965 na Maiduguri, Borno Steeti. Ọ gara Government Community Secondary School Biu na Borno State n'etiti afọ 1977 na afọ 1982. N'afọ 1987, ọ nwetara nzere bachelọ nke sayensị (BSc) na geology na sayensị ụwa na Mahadum Maiduguri.[1]
Ọrụ
dezieMgbe Maikanti Baru lara ezumike nká na ụlọ ọrụ ahụ na 7 Julaị, na afọ 2019, gọọmentị nke Onye isi ala Muhammadu Buhari họpụtara Kyari dị ka GMD nke iri na itoolu nke ụlọ ọrụ Naịjirịa National Petroleum Corporation.[2][3] N'afọ 1991, ọ sonyeere NNPC Processing Geophysicist na Integrated Data Services Limited. N'afọ 1991, ọ malitere ọrụ ya na Ngalaba Geological Survey nke Naịjirịa dị ka Field Geologist. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye na-ahụ maka nchọpụta na National Petroleum Investment Management Services (NAPIMS) na afọ 1998. N'afọ 2007, Kyari duziri Production Sharing Contracts Management na Crude Oil Marketing Division (COMD).[1] N'afọ 2014, ọ ghọrọ General Manager, Crude Oil Stock Management ebe n'afọ 2015 a kwalitere ya n'ọkwa Group General Manager, COMD.[1] Ọ bụ onye na-elekwasị anya na Open Government Initiative, atụmatụ ahụ na-enyere gọọmentị aka ịchọpụta onye na-azụ ma na-ere mmanụ. Na 13 Mee, na afọ 2018, ọ ghọrọ onye nnọchi anya mba Naijiria na OPEC.[4][5]
Ebenside
dezie- ↑ 1.0 1.1 1.2 Kasim. (Profile) Mele Kyari, the New NNPC Helmsman. ThisDay. Retrieved on 8 July 2019.
- ↑ Baru sets new bar for new NNPC GMD Mele Kyari (en-US). P.M. News (2019-07-07). Retrieved on 2019-07-08.
- ↑ "Kyari take over from Baru as NNPC oga", 2019-07-08. Retrieved on 2019-07-08. (in en-GB)
- ↑ Five things to know about new NNPC GMD (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2019-07-08.
- ↑ Breaking: FG appoints Mele Kyari, new chief executive of NNPC (en-US). Vanguard News (2019-06-20). Retrieved on 2019-07-08.