Mary Wilombe
Mary Wilombe
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Zambia |
obodo maka egwuregwu | Zambia |
aha enyere | Mary |
ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Septemba 1997 |
Ebe ọmụmụ | Zambia |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
onye nsonye òtù egwuregwu | Red Arrows F.C., Zambia women's national under-17 football team, Zambia women's national association football team |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | football at the 2020 Summer Olympics – women's tournament |
Mary Wilombe (amụrụ na 22 Septemba, na afọ 1997) bụ onye Zambia na-agba bọọlụ nke na-agbachitere Red Arrows na ndị otu ụmụ nwanyị Zambia.
Ọrụ mba ụwa
dezieWilombe nọchitere anya Zambia na afọ 2014 FIFA U-17 Women's World Cup.[1]
Ihe odide
dezie- ↑ FIFA Player Statistics: Mary WILOMBE. FIFA.com. Archived from the original on 14 August 2014. Retrieved on 28 November 2020.