Loyce Biira Bwambale
Loyce Biira Bwambale bụbu onye otu Pan-African Parliament si Uganda.
Loyce Biira Bwambale | |
---|---|
Nationality | Ugandan |
Citizenship | Uganda |
Occupation | Botanist and teacher |
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Uganda |
aha enyere | Loyce |
ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Ọktoba 1952 |
Ebe ọmụmụ | Uganda |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Member of the Pan-African Parliament, Member of the Parliament of Uganda, Prime minister of Rwenzururu |
ebe agụmakwụkwọ | Makerere University |
Ebe obibi | Kampala |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1977 |
Ọ bụ onye nkuzi, ọ rụkwara ọrụ dị ka osote minista na-ahụ maka mmekọahụ site na afọ 1992 ruo na afọ 1994 na onye otu National Assembly of Uganda site na afọ 1996 ruo na afọ 2001.
Ọ bụ onye na-anọchite anya praịm minista maka alaeze Rwenzururu na onye omeiwu maka Kasese District site na afọ 1989 ruo na afọ 2006 tupu ọ sonye n'alaeze Rwenzovuru dị ka osote praịm Minista mbụ na afo 2010.
Agụmakwụkwọ
dezieA mụrụ Loyce Biira Bwambale na Kasese District na mpaghara ọdịda anyanwụ nke Uganda na afọ 1952. Ọ gụsịrị akwụkwọ praịmarị ya na Bwera Primary School, na Bwera n'afọ 1967. N'afọ 1968 ruo na afọ 1971, ọ gara ụlọ akwụkwọ sekọndrị ụmụ nwanyị Kyebambe site na S1 ruo S4. Site na afọ 1972 ruo na afọ 1974, ọ gụrụ akwụkwọ maka S5 na S6 na Nabumali High School.
Site na afọ 1974 ruo na afọ 1977, ọ gara Mahadum Makerere, ebe ọ nwetara akara ugo mmụta mbụ ya, BSC [Botany & Zoology] (Hon) na Diploma na Education (nke mbụ).
Hụkwa
dezie- Ndepụta nke ndị otu Pan-African Parliament