James Dean
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha n'asụsụ obodo | James Dean |
Aha ọmụmụ | James Byron Dean |
aha enyere | James |
aha ezinụlọ ya | Dean |
ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Febụwarị 1931 |
Ebe ọmụmụ | Marion |
Ụbọchị ọnwụ ya | 30 Septemba 1955 |
Ebe ọ nwụrụ | Cholame |
ihe kpatara ọnwụ | car collision |
Ebe olili | Park Cemetery, Park Cemetery |
Ńnà | Winton Dean |
Ńné | Mildred Marie Wilson |
Dị/nwunye | no value |
Asụsụ obodo | Bekee |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language, Bekee |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | omee ihe nkiri, omee, stage actor, racing automobile driver, omee |
onye were ọrụ | Warner Bros. |
ebe agụmakwụkwọ | UCLA School of Theater, Film and Television, Santa Monica College, University of California, Los Angeles, Fairmount Public School |
Ebe obibi | Cholame, Fairmount, Nú Yọk, Marion, Santa Monica |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1951 |
Oge ọrụ ya (njedebe) | 1955 |
okpukpere chi/echiche ụwa | Quakers |
ụdị egwuregwu | auto racing |
Ihe nrite | Henrietta Award, Theatre World Award, kpakpando na Hollywood Walk of Fame |
ahọpụtara maka | Academy Award for Best Actor, Academy Award for Best Actor, Henrietta Award |
webụsaịtị | http://www.jamesdean.com/ |
akwụkwọ faịlụ na | SAPA Foundation, Swiss Archive of the Performing Arts |
James Byron Dean (Önwa abụo 8, 1931 – Önwa itoolu 30, 1955) bu mgbe mbu ony oméka nke Amerikạ. Aha ya ka onye mkpa na orü oméka ziri na ishi edemede orü nke madu machara, Rebel Without a Cause; ime ya o mèrè ka okoro nke Los Angeles onye ishi ya e dofùrù; áhà ya bu Jim Stark. Oméka abụo ndi ozor nke tírí orü ya na ishi me ko bu kpakpando na Hollywood bu ka onye nor na onwe ya ha kporo Cal Trask no onyo-na-ga East of Eden, na ka diubi obi o'tó Jett Rink na onyo Giant. Nke madu ji machara ya di na onyonaga ató nkea, nke o mèchàrà ka íshí oméka ya. Onwú ya mere na ógè ngwá ngwá mèrè ka nkoriko ya dí ndu.
James Dean | |
---|---|
Múrú | James Byron Dean 8 Febụwarị 1931 Marion, Indiana, US |
Nwürü | 30 Sepụtemba 1955 (aged 24) Cholame, California, US |
Áhà ozor | Jimmy Dean |
Orü | Oméka |
Áfọr ȯ rürü | 1951–1955 |
Ó bu oméka búrú ishi I bu onye nwere ihe onyinye Academy Award na oge byara mgbe ö nwushichàrà maka o bu ómeka nke karírí. O bu kwa onye mkpuru otu bu onye nwere onyinye abuo mgbe onwu ya gáfèrè. Na 1999, Amrican Film Institute tiri Dean ébé o gbàrà 18 na oméka nke nwoko karírí na AFI 100 Years...100 Stars lost nke ha.