Isuochi

Isuochi bu obodo nke di na Ȯra Abia nke Naijiria. Ono na lokal govumenti a na-akpo umunneochi. Adi Onumara itolu nke mejuputara isuochi. Ha gunyere: Umuelem (Elem-Abuga), Ndiawa (Awarike-Eze), Ihie (Atuga ), Achara (Egbezu), Amuda (Logu), Lomara(Ekegbukwu), Mabala (Aguogba), Umuaku (Digbo), na kwa Ngodo (Araka). Onye Eze bu onye kachasi ndi eze n'ile na isuochi bu EZE G I Ezekwesiri (Ochi1) Nkwoagu bu isioche nke umunneochi LGA dikwa na isuochi.

Lee nke ozo dezie