Nwanne
kinship
obere ụdị nkenwanna, male human Dezie
hashtagbrother Dezie
nwere àgwànwoke Dezie
megidere nkesister Dezie
kinship equivalent in SPARQL at Wikidata?person wdt:P3373 ?relative . ?relative wdt:P21 wd:Q6581097 Dezie

Nwanne bụ mádu nke nwéré ótụ ndi múrú ya di òfu. Nwanne bu nwoke bụ Nwanne nwoke; na nwanne bu nwanyi bu nwanne nwanyi.

Na ọgbá di íché na ùwà, nwanne ne tó kọ na há ne jị ogẹ di imérímé à nókóktá na Í kpá onwé há. Ihe ọbạrạ na ihe nor nà íshí gi me ihe nà óbị nwanne, ma o bu ihe ómá, ma o bu ihe ọjö. Óbị nwanne nwèrè màkà onwé ha di ímérímé na ọ gbàsàrà ihe ne me na ùwà há dí kà ọtụ ndi múrú ha nà kpá ha, ọtụ há shị à mú, àgwa há, na ihe méré na ùwà há nke éméghị na umunna há.

Lee nke ozo dezie