meninjaịtis
class of disease, symptom or sign
obere ụdị nkeencephalomyelitis, central nervous system disease, disease Dezie
afflictsMmádu Dezie
health specialtyneurology, infectious diseases Dezie
Ọgwụgwọ enwere ikepharmacotherapy, steroid, antibiotic, antiviral drug Dezie
usoro nnyefe ọrịadroplet infection, airborne transmission Dezie
ọnọdụ anatomymeninges Dezie
WordLift URLhttp://data.medicalrecords.com/medicalrecords/healthwise/meningitis_2 Dezie
ICD-9-CM322, 322.9 Dezie
ICPC 2 IDN71 Dezie
NCI Thesaurus IDC26828 Dezie

Meninjaịtis bụ ọrịa nke siri ike n’emetụta ụbụrụ. Ihe n’egosi na mmadụ enwetala ya bụ ahụọkụ, isiọwụwa na olu mgbu.[1] Ndịọzọ gụnyere isi ịgha ghara ghara, anọghị otu ebe, ịgbọ agbọ n’izere ebe nkpọtụ dị. Ọbụrụ n’oji ụmụntakịrị ọnaghị egosi ihe doro anya, mana ha n’egosi ebe ụfọdụ ụkọ n’akọ ha, ụra ịtụ ha n’erighị nri nkeọma.[2] Ọbụrụ n’ụkọ n’akọ ha, ọ na-egosi n’oji nwatakịrị a. Dịka iheatụ, meninjaitis nke nje meningokokal kpatara nwere ike iji ọkọ abịa.[1][3]

Nwatakiri nwere Meninjaịtis

Mgbe ọgbaliri elu, ọ na-egosi n’ọbụ nje dị iche nke ọgwụ dị iche iche kpatara. Nje meninjaitis n’egbu mmadụ ogologo oge n’ihi ọ na-emetụta ụbụrụ n’ọkpụkpụ azụ.[4] nke a n’egosi n’ọbụ ọrịa n’achọ ilebara anya mgbe niile.[1][5] Iji mepee ya, a na-etinye ntụtụ n’ime ọkpụkpụ azụ ma mịpụta ihe dịka mmiri ma wega ya maka ime nnyocha.[1] A na-eme nnyocha a site n’ebe eguzobere n’ụlọọgwụ maka ya.[5]

Ụfodụ n’ime ha nwere ike inwe ngwọta site n’iji ọgwụ ọgbụgba dị iche iche. Inye onye nwere ya ọgwụ dị mma.[2] Ihe mbụ ekwesirị imere onye nwere ya bụ inye ha ma ọgwụ ya na nke nsochi.[2][6] Inyekwa ọgwụ nke ga-eme ka ọghara ịgbali elu dịkwa mma.[3][5] Ọrịa meninjaitis nwere ike ịkpata ọrịa ndịọzọ dịka ịda ogbu, akwụkwụ n’ọrịa ụbụrụ ndịọzọ maọbụrụ n’elebaraghị anya n’oge.[1][3]

N’afọ 2013, mmadụ dị nde 16 nwetara ọrịa a.[7] Ihe nwụrụ nay a dị mmadụ puku 303 n’uwa niile nke gbadatara site n’ọnụọgụgụ dị nde 464 n’afọ 1990.[8] N’ihi mbọ agbara ibelata ya ruo pasent 15.[2] Mgbe oji enyekarị ndị mmadụ nsogbu bụ site na Disemba ruo Jun afọ ọbụla na mba Afrịka ebe ọ na-emekarị.[9] Onwere ike imetụta akụkụ mba ụwa ndịozọ.[9] Ọbụ n’asụsụ Grik ga-esi nweta aha enyere ọrịa a. Nke bụ μῆνιγξ méninx, "ụbụrụ" bụ okwu ahụike -itis, “ịgbali elu”.[10][11]

Njikọ dezie

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 1.4 Sáez-Llorens X, McCracken GH (June 2003). "Bacterial meningitis in children". Lancet. 361 (9375): 2139–48. doi:10.1016/S0140-6736(03)13693-8. PMID 12826449.
  2. 2.0 2.1 2.2 2.3 "Bacterial Meningitis". CDC. April 1, 2014. Retrieved 5 March 2016.
  3. 3.0 3.1 3.2 van de Beek D, de Gans J, Tunkel AR, Wijdicks EF (January 2006). "Community-acquired bacterial meningitis in adults". The New England Journal of Medicine. 354 (1): 44–53. doi:10.1056/NEJMra052116. PMID 16394301.
  4. Ginsberg L (March 2004). "Difficult and recurrent meningitis" (PDF). Journal of Neurology, Neurosurgery, and Psychiatry. 75 Suppl 1 (90001): i16–21. doi:10.1136/jnnp.2003.034272. PMC 1765649. PMID 14978146.
  5. 5.0 5.1 5.2 Tunkel AR; Hartman BJ; Kaplan SL; et al. (November 2004). "Practice guidelines for the management of bacterial meningitis" (PDF). Clinical Infectious Diseases. 39 (9): 1267–84. doi:10.1086/425368. PMID 15494903.
  6. "Viral Meningitis". CDC. November 26, 2014. Retrieved 5 March 2016.
  7. Global Burden of Disease Study 2013, Collaborators (22 August 2015). "Global, regional, and national incidence, prevalence, and years lived with disability for 301 acute and chronic diseases and injuries in 188 countries, 1990-2013: a systematic analysis for the Global Burden of Disease Study 2013". Lancet. 386 (9995): 743–800. PMID 26063472.
  8. GBD 2013 Mortality and Causes of Death, Collaborators (17 December 2014). "Global, regional, and national age-sex specific all-cause and cause-specific mortality for 240 causes of death, 1990–2013: a systematic analysis for the Global Burden of Disease Study 2013". Lancet. 385 (9963): 117–71. doi:10.1016/S0140-6736(14)61682-2. PMC 4340604. PMID 25530442.
  9. 9.0 9.1 "Meningococcal meningitis Fact sheet N°141". WHO. November 2015. Retrieved 5 March 2016.
  10. Mosby's pocket dictionary of medicine, nursing & health professions (6th. ed.). St. Louis, Mo.: Mosby/Elsevier. 2010. p. traumatic meningitis. ISBN 9780323066044.
  11. Liddell HG, Scott R (1940). "μήνιγξ". A Greek-English Lexicon. Oxford: Clarendon Press.