Kano
ama ukwu, Nnụkwụ obodo
mba/obodoNaijiria Dezie
isi obodo nkeSteeti Kano Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaSteeti Kano Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ12°0′0″N 8°31′0″E Dezie
postal code700001 Dezie
Map

Kano bu isi oche Nkeji Ochíchííwu Kano, bu kwa ama ukwu ato nke hiri nne na ala Naigeria.

Ihu igwe dezie

Ihu igwe Kano bụ Udummiri na Ọkọchị. Oge Ọkọchị na -adị ọkụ nke ukwuu.Oge Okpomọkụ nke Obodo a adịghị adatu karịa 50*F maọbụ rigokwa karịa 102*F site na mbido afọ rue ngwụsị afọ.

Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke abụọ nke afọ.

Mgbanwe ihu igwe na enye kwa nsogbu na Steeti a.

Na afọ 70 and 80 mmiri ozizo ezoghi nke ọma na Obodo a,ma bido na afọ 2015 rue taa mmiri ozizo ebidola izo nke ọma. Nke a nyere aka nke ukwuu maka ịkọputa nri.

Lee nke ozo dezie