Kaduna
ama ukwu, Nnụkwụ obodo
Oge/afọ mmalite1913 Dezie
A gụrụ ahaKaduna River Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
isi obodo nkeKaduna Steeti Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaKaduna Steeti Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ10°31′23″N 7°26′25″E, 10°30′38″N 7°24′59″E Dezie
webụsaịtịhttp://www.kadunastate.gov.ng/ Dezie


Kaduna bụ ama ukwu no na Afrịka ala ana-kpo Naigeria. Kaduna bụ ịsị óche Ȯra Kaduna (Kaduna State), nwéré madu ha sị rùrù, 1,640,000 (2015; e mere atụmatụ ịbụ).[1]

Ebe Kaduna no na Naigeria.

Ihu igwe dezie

Ihu igwe Kaduna bụ Udummiri na Ọkọchị. Oge Ọkọchị na -adị ọkụ nke ukwuu.Oge Okpomọkụ nke Obodo a adịghị adatu karịa 50*F maọbụ rigokwa karịa 102*F site na mbido afọ rue ngwụsị afọ.

Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke abụọ nke afọ.

Mgbanwe ihu igwe na enye kwa nsogbu na Obodo a.

Lee nke ozo dezie

Links n'aga n'ezi dezie

  • Websit of the Kaduna State University, looked up on 20 February 2016.
  • Kaduna, Forum for Cities in Transition, University of Massachusetts Boston, looked up on 20 February 2016.

References dezie

  1. Madu na Kaduna Agglomeration, Citypopulation of Nigeria, looked up on 19 February 2016.