Ndịgbo nwere ọtụtụ aka ọrụ e ji mara ha nke otu n'ime ya bụ ịkụ azụ. Ọ bụ ndị bi na akụkụ mmiri na akụkari azụ , oge ọbụla ha nọ na mmiri na akụ azụ. Ngwa ọrụ ha ji akụ azụ gụnyere ukpo na ibolo, ha abụọ bụ karị ihe e ji karị akụ azụ , ebe ufodu jikwa ngiga akụ azụ. Ndi e ji ịkụ azụ mara n'ala Igbo bụ Anam, Ogbaru, Atani, Osomala, Aguleri, Delta, Umerum na obodo ndi ozo bi nso n'mmiri. [1]

Igbo Fisherman



Abọ foto dezie

Ebensidee dezie

  1. J.C Onuora (2015) Usoro Omumu Igbo Maka Sekondri Nta, Patmonic Printers & Publishers Ltd