Ikike ibi ndụ nke ọma

Ikike ibi ndụ nke ọma bụ otu ikike mmadụ a chọrọ .Ọ bụ otu akụkụ nke Mkpebi mba Ụwa Nile Maka Ihe Ndị Ruuru Mmadụ nke General Assembly nke United Nations nabatara na Disemba 10, 1948. [1]  [1] Ọzọkwa, edere ya n' edemede 11 nke ọgbụgba ndụ mba ụwa nke United Nations maka ikike akụ na ụba, mmekọrịta mmadụ na ibe ya .

Nnwere onwe site na ịchọrọ (1943) site n'aka onye edemede bụ Norman Rockwell

Onye bu ụzọ kwuo maka ikike a, nnwere onwe site na ịchọrọ, bụ otu n'ime nnwere onwe anọ nke Onye isi ala America Franklin D. Roosevelt kwuru na Steeti nke Union nke Jenụwarị 6, 1941. Dị ka Roosevelt si kwuo, ọ bụ ikike mmadụ ọ bụla n'ụwa niile kwesiri inwe. N'okwu ya Roosevelt kọwara ikike ya nke atọ dị ka ndị a: [2] [3][2]

Leekwa dezie

Ṅrụtụaka dezie

 

  1. 1.0 1.1 United Nations, Universal Declaration of Human Rights
  2. 2.0 2.1 Roosvelt, Franklin Delano (January 6, 1941) The Four Freedoms, American Rhetoric
  3. Alfreðsson (1999). The Universal Declaration of Human Rights: A Common Standard of Achievement. Martinus Nijhoff Publishers. ISBN 90-411-1168-9.