Helon Habila

Onye na-ede akwụkwọ na onye na-ede uri Naijiria

Helon Habila (Novemba 1967 - ) bụ onye òdé akwụkwọ si mbaNaigeria.[1]

Helon Habila (2010)

Ihe ndụ nke Habila dezie

 
Helon Habila

A mụrụ ya n'ọnwa Novemba n'afọ 1967 n'obodo Kaltungo, Steeti Gombe nke dị na Naijiria. Habila gara ụlọ akwụkwọ na Gombe, gakwaa mahadum Jos.

N'afọ 2005, ode akwụkwọ Chinụa Achebe kpọrọ ya òkù ka ọ bụrụ onye mbụ ya na Chinua ga-arụkọ ọrụ n'ihe gbasara ide akwụkwọ na Bard College, Nú Yọk, mba Amerika.

Habila bi na Njikota Obodo Amerika n'obodo Centreville, Fairfax, Végíníyà. Ọ na-arụ ọrụ na mahadum George Mason dị nso na Washington, D.C.

Ọ lụrụ nwanyi, aha nwunye ya bụ Susan.[2]

Ihe ndị o dere dezie

  • Waiting for an Angel: A Novel, 2004.
  • New Writing 14, 2006.
  • Measuring Time: A Novel, 2007.
  • Dreams, Miracles, and Jazz: An Anthology of New Africa Fiction, 2007.
  • Oil on Water: A Novel, 2010.[3]
  • The Granta Book of the African Short Story, 2011.

Ihe ndị o mmeri dezie

  • 2001 Caine Prize, Love Poems
  • 2003 Commonwealth Writers’ Prize, Africa category, Waiting for an Angel
  • 2011 Commonwealth Writers’ Prize, Shortlist, Oil on Water

Lee nke ozo dezie

Links n'aga n'ezi dezie

  • Website nke Helon Habila, asụsụ békè, looked up on 22 Maachị 2016.

References dezie

  1. Website nke Helon Habila, asụsụ békè, looked up on 22 Maachị 2016.
  2. A family trip back to Nigeria, post-Boko Haram: ‘Look at the state of our country, the bitterness and the violence’ , The Guardian, 17 Oktoba 2015, asụsụ békè, looked up on 23 Maachị 2016.
  3. Oil on Water, nke Helon Habila na waggish.org, asụsụ békè, looked up on 22 Maachi 2016.