Guinea (République de Guinée), nke ana-kpo kwa, Republic of Guinée na Guinea-Conakry, bu otu obodo no na Afrịka. Mádu jùrù ya nke 10,523,261 (2014; census).[2] O no n'etiti Guinea-Bissau, Senegal, Mali, Côte d'Ivoire, Liberia na Sierra Leone.

République de Guinée
(Republic of Guinea)
Location nke Guinea (Guinea-Conakry)
Íshí ocheConakry
Asụsụ obodo french
Area
 -  Total 245,836 km2 
94,926 sq mi 
Population
 -   census 10,523,261 (2014)[1] 
Currency Guinean franc (GNF)
Time zone GMT (UTC±0)
Conakry bụ íshi oche Guinea.

Íshi oche Guinea bu ebe ana-kpo Conakry, nwéré madu ha sị rùrù, 1,660,973 (2014; census).[3]

Lee nke ozo dezie

ndeputa nke isi nke steeti nke Guinea

Links n'aga n'ezi dezie


References dezie

  1. Madu na Guinea,citypopulation.de/Guinea-Cities, looked up on 27 February 2016.
  2. Madu na Guinea,citypopulation.de/Guinea-Cities, looked up on 27 February 2016.
  3. Madu na Conakry, na citypopulation.de/Guinea-Cities, looked up on 27 February 2016.