E, ma ọ bụ e, bụ mkpụrụedemede nke ise na mkpụrụedemede ụdaume nke abụọ n'ime mkpụrụedemede Bekee ọgbara ọhụrụ yana mkpụrụedemede Latịn nke ISO. Aha ya na bekee bu e (akpọrọ /ˈiː/); otutu ees,[1] Es ma ọ bụ E's.[2] Ọ bụ mkpụrụedemede a na-ejikarị eme ihe n'ọtụtụ asụsụ, gụnyere Czech, Danish, Dutch, English, French, German, Hungarian, Latin, Latvia, Norwegian, Spanish, na Swedish. 7]