Chineke

Mmụọ kachasị dị asọ, nke kachasị ife niile, na isi nke okwukwe anyị
chineke
obere ụdị nkedeity, creator Dezie
ihu nkeAkụkọ ifo e kere eke Dezie
A gụrụ ahaChineke, deity Dezie
mụrụ yareligious studies Dezie

Chineke bụ aha ọzọ ndi Igbo n' omenala Igbo kpọrọ Chukwu. Mgbe ndị bekee bịara, ha mee ya nke ndi okpukpere ụka. N'echiche ndi okpukpere chi nke Omenala Ndi Igbo, Christianity, Judaism, ma Islam, Chineke nwere ọtụtụ utu aha, ma nwee nanị otu aha. Ụzọ abụọ e si akpọ aha ahụ bụ "Jehovah maọbụ Yahweh". N' ọtụtụ Akwụkwọ Nsọ, e wepụla aha Chineke ma jiri utu aha bụ "Onyenwe Anyị" maọbụ "Chineke" dochie ya. Ma mgbe e dere akwụkwọ nsọ, aha ahụ bụ Jehova pụtara n’ime ya, ihe dịka ugboro pụkụ asaa(7,000).

N'ime akwụkwọ nsọ nke ọhụrụ nke edere n'asụsụ ndi girik, aha Chineke, dika Jehova na Yaweh apụtaghi, kama aha ya n'ọnọdụ dika "Onyenwe Anyi" ya na "Chineke" pụtara nke ụkwụ. N'eto nụ aha nsọ Chineke nna anyi n'asụsụ ọbula n'ime mmụọ n' eziokwụ. Maka na amara ya gbara ndi n'eso ụzọ ya gburu gburu.




Leekwa dezie