Arctic Ocean

Orimiri kacha na mpe,emichaghị emi,kacha ajụ oyi ma kacha nọrọ na ugwu karịa Orimiri ama ama n'ụwa

Oke osimiri nke ana kpo Artic Ocean bu oke osimiri ntakiri e kere mgbe a kewasiri-ekewa Osimiri uwa n'ise. O bu osimiri nke e kere ano. O no n'elu ala uwa nile, ebe Arctic.

Arctic Ocean
Arctic Ocean

Lee nke ozo dezie