Alma mater
Latin phrase
obere ụdị nkeeducational institution Dezie
Ihe onwunwe Wikidataebe agụmakwụkwọ Dezie

Alma mater bụ ahịrịokwu Latin nghota zoro ezo a na-eji amata ụlọ akwụkwọ, kọleji, ma ọ bụ mahadum nke onye gara aga.[1] A sụgharịrị ahịrịokwu a dịka "nne na-enye ume", "nne na-enye nwa ara", ma ọ bụ "nne na-azụlite", na-atụ aro na ụlọ akwụkwọ na-enye ụmụ akwụkwọ ya nri ọgụgụ isi.[2][3]

Ebensidee dezie

  1. ALMA MATER. Lexico. Archived from the original on 29 July 2021. Retrieved on 29 July 2021.
  2. Ayto, John (2005). Word Origins, 2nd, London: A&C Black. ISBN 9781408101605. 
  3. Cresswell, Julia (2010). Oxford Dictionary of Word Origins. Oxford University Press.