Adaora Lily Ulasi

Onye Edemede Naijiria

Adaora Lily Ulasi (1932 - ) bụ onye Naigeria bụ onye édémédé akwukwọ.

Adaora Lily Ulasi
Adaora Lily Ulasi
MúrúAdaora Lily Ulasi
1932
Aba, Ȯra Abia, Naigeria
OrüOnye édémédé akwukwọ

Ihe ndụ nke Ulasi dezie

Ulasi bụ onye Igbo a mụrụ n'afọ 1932 n'Aba, Ȯra Abia nke dị n'ala Naigiria.[1] Ulasi gara ụlọ akwụkwọ n'Aba, gakwaa mahadum na Los Angeles, California n'ime Njikota Obodo Amerika gachara biri na Lagos, Naigeria. Kemgbe afọ 1976 o biri Obodoézè Nà Ofú, n'ikeazu na Canterbury, Kent.

Ihe ndị o dere dezie

  • Many Thing You No Understand - London: Michael Joseph, 1970; Fontana, 1973[2]
  • Many Thing Begin For Change - London: Michael Joseph, 1971; Fontana, 1975
  • The Night Harry Died - Lagos: Research Institute Nigeria, 1974
  • Who Is Jonah? - Ibadan: Onibonoje Press, 1978
  • The Man From Sagamu - London: Collins/Fontana, 1978; New York: Collier Macmillan, 1978

Lee nke ozo dezie

Links n'aga n'ezi dezie

  • Of Guns, Ghosts, and Gangsters:a preliminary checklist of African and African-Diasporic crime novels in English, asụsụ békè, looked up on 24 Maachị 2016.

References dezie

  1. Oyekan Owomoyela, The Columbia Guide to West African Literature in English Since 1945, part 2: Westafrican Literature from A - Z, p. 179.
  2. Chikwenye Okonjo Ogunyemi, Africa Wo/Man Palava: The Nigerian Novel by Women, Chapter 4: Adaora Lily Ulasi: The Juju Fiction, Chicago - London 1996, pp. 183.