Ȯra Ogun

Steeti dị na Naijiria
Ȯra Ogun
Ora no na ime Naijiria
Oge/afọ mmalite3 Febụwarị 1976 Dezie
A gụrụ ahaOgun River Dezie
asụsụ njiemeBekee Dezie
kọntinentEluàlà Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
isi steetiAbeokuta Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaNaijiria Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
dị n'ime ma ọ bụ n'akụkụ mmiri mmiriBight of Benin Dezie
nhazi ọnọdụ7°0′0″N 3°35′0″E Dezie
geoshapeData:Nigeria/Ogun.map Dezie
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwereGovernor of Ogun State Dezie
Onyeisi gọọmentiDapo Abiodun Dezie
Executive òtùExecutive Council of Ogun State Dezie
òtù omebe iwuOgun State House Of Assembly Dezie
onye nweỤlọ Ọrụ Mgbasa Ozi nke Ogun State Dezie
dochieWestern State Dezie
Asụsụ ọ na-asụAsụsụ Gun Dezie
webụsaịtịhttps://ogunstate.gov.ng/ Dezie
udi maka maapụCategory:Maps of Ogun State Dezie
Map

Ogun State bu state no n'ime Naigeria.

Fountain at Olumo Rock in Abeokuta

Ihu igwe dezie

Ọra Ogun nwere ihu igwe abụọ, ha bụ Udummiri na Ọkọchị. Okpomọkụ nke Steeti a na ebido karị na (28.99*c rue na 84.18*f)

Oge Udummiri na ebido karị na ọnwa Apurelu rue na ọnwa October afọ ọbụla.

Oge Ọkọchị na ebido karị na ọnwa Ekeresimesi rue na ọnwa Maachị.

Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke mbụ nke afọ.

Ogun Steeti so ná Steeti nke Mgbanwe ihu igwe na enye nsogbu nke ukwu n'ime Naijiria

Mgbanwe ihu igwe na eme ka Idei mmiri na enye kwa nsogbu na Steeti a.

N'oge Udummiri, idei mmiri na esi na Oyan Dam na osimiri Ogun agbapụta na emebikwa ọtụtụ ihe na Steeti a.

Lee nke ozo dezie