Nkárí asụsụ China nke óménàlà: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
+image #WPWPIG
Added Databox
Tags: ḿmezi m̀pàn'aka Ndezi web nke mbugharị Advanced mobile edit

Ahiri 1:
{{ChineseTextdatabox}}
{{Infobox Writing system
|name=Nkárí óménàlà China
|type=[[Nkárí-nköri]]
|languages=[[Asụsụ China]]
|time=Shí ichié 5 AD
|fam1=[[Nkárí Amụma Ọkpụkpụ]]
|fam2=[[Nkári Seal]]
|fam3=[[nkárí Clerical]]
|sisters=
|children=[[Nkárí China ofere]]
[[Kanji]]
[[Hanja]]
[[Chữ Nôm]]
[[Zhuyin]]
[[Édé Khitan]]

|unicode
|iso15924=Hant

'''Nkárí Asụsụ China nke óménàlà''' bu ihe nkárí ndi China hé jị é dé ihe nke hé kèrè na mgbé búrú nkárí China hé kèrè na afọr 1946. Ọ nè kwú nkárí hé tìrì na ákwúkwó nke ndi [[Taiwan]], [[Hong Kong]], mà ȯ nwèríkí bụ [[njikota akwukwo ómárí nke Kangxi]]. Ọ tù ahú nkárí ndi China dị bịdọrọ na édémédé ndi [[Ọchíchí nke umunna Han]], na ọ dị chạ òtu áhü rúrú ichie 5. Áhà "Asụsụ China nke óménàlà" dị Í zi nà ọ dị íchie na [[Nkárí asụsụ China nke ǹkịtị]], nke ndi Ọchíchì ndi [[Ohanézè China nke nkịtị]] na [[àlà úkwú nke China]] wéfutàrà na afọr ńdí 1950s.