Ogene: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Added Databox
Tags: ḿmezi m̀pàn'aka Ndezi web nke mbugharị Advanced mobile edit
 
Ahiri 1:
{{databox}}
[[File:Ogene ndi Igbo.jpg|thumb|Ogene bụ otu n'ime ngwá egwu ndi Igbo nwere ana eji akụ egwu n' ala Igbo.]]
 
'''Ogene''' bụ ngwa egwu ndi Igbo. Ọ bụkwazi aha egwu. Ihe eji akpụ ogene bụ igwe. <ref>[http://www.praxismagonline.com/marvel-chukwudi-ogene-and-other-poems/ Ogene gong] at Marvel Chukwudi: OGENE and Other Poems, Praxis Magazine for Arts and Literature, looked up on 23 February 2016.</ref> Ndi na-eme Ogene bu ndị [[Ndị Ìgbò|Ọkpụ ụzụ.]] Nke a mere e ji asị ụzụ na-amaghị akpụ ogene lee egbe anya n' odu. (Ogene nwere ihu abuo ka odudu egbe).
 
Line 5 ⟶ 6:
 
Mgbịrịgba Ogene ka ndị Omambala River basin dị n'ala Igbo ji mere isi ngwa egwu. Ọ bụ ngwa egwu na-egosi nke a kpọrọ Struck idiophone class, Ọkpụ ụzụ jikwa igwe pụrụ iche kpụọ ya. Ụdịdị ya dị basabasa bịa nwee okokoro n'ime ya. Ụda ya na-esi mkpọtụ ịma jijiji mgbe akụrụ ya. na-eji osisi nkụ were akụ ya.
 
 
 
== Lee kwa ==