Nkárí asụsụ China nke óménàlà: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
No edit summary
+image #WPWPIG
Ahiri 18:
[[Usòrò:Anxi.svg|80px|thumb|left|Ótụ nkárí ndi China nke óménàlà nke [[orunotu]] nè tí. Nká sxi "Anxi".]]
Há nè jí Nkárí Asụsụ China nke óménàlà nà Taiwan (Ohaneze nke China), Hong Kong na [[Macau]]. Ha nè jí yá nà àlà úkwú nke China mgbe Ọchíchìíwú China nke ndi Madu mèrè ya kọ di òferè na afọr ndi 1950s an 1960s. Na ndi obodo nọr na ngáfè mmíri nke China, nke ábúghị [[Singapore]] na [[Malaysia]], nkárí oménàlà bu ihe há ne jí ede ihe, mànà onúgọgụgụ akwúkwó ákíkó ohürü nke ndi China nọr na [[Ostraliya]], USA na [[Kanada]] nè tó na nkárí ofere, nke ndi biárabiá nke China nor na obodo nke ndi áhù. Onúgọgụgụ akwúkwó ákíkó ohürü nor na intanet bu nke China nor na ngáfè mmírí mèrè ka mádu kpàtá nkárí ne ȯ chọrọ. Na ne ozor, madu ne jí nkárí China nke ofere na àlà úkwú nke China, na Singaport na Malaysia ka ihe fútárá di mkpà. Nlụlịta okwu màkà nkárí nke abụọ tèrè mgbe ȯ nọr na [[ȯgbà]] ndi China.
[[Usòrò:Guangdong (Chinese characters).svg|thumb]]
 
 
{{ÉdéNtạ}}