Asụ̀sụ̀ Ìgbò: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
No edit summary
Tags: ḿmezi m̀pàn'aka Ndezi web nke mbugharị
No edit summary
Ahiri 1:
'''Asụsụ Igbo''' bụ asụsụ Niger-Congo nke [[Mmádụ|mmadụ]] ruru ndè iri abụọ na ise nke ndị juru na ya bụ [[ndị Igbo]]. Na ndida-owuwa anyanwụ Naijiria na ebe [[Niger Delta]], Igbo bụ díàlà. Ha dèrè ya na [[édé Latin]], nke ndí mpaghara Britain nwètèrè. Nkárị ndị ọzọ bụ nké [[Èkpè]] búrú nkárị [[Nsibiri|Nsịbịdị]]. Asụsụ Igbo bụ ólú nke a na-akpọ n'ezigbo hanwa. Ọ dị ike taa ndi ọbịá ịsụta ya, dịkwa ike taa ndi Igbo ọzọ bi na ámá nkẹ ọzọ ịmátá ihe ndi nke ọzọ na-ekwu, maka na ndi Igbo na olu Igbo hiri nne. E nwere mkpụrụ edemede Igbo dị 36, ụdaume asatọ na mgbochiume ọgụ na asato.
Seniiut [[Ogun State Television]].
Nké a bụ mkpụrụedemede asụsụ: