Omenala: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
No edit summary
Tags: ḿmezi m̀pàn'aka Ndezi web nke mbugharị
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
Ahiri 24:
* Uwa (Ụwa)
 
[[Usòrò:Igbo_yam_altar.JPG|áká_ịkẹngạ|thumb| Okpukpo arusi nke Igbo maka ememe iri ji ọụurụ. ]]
[[Usòrò:Complex_sculpture_Nigeria_BM_Af1954_23_522_img02.jpg|alt=A photo of a complex wooden carving of animals, people and spirits laid on each other to about 2 meters in height|thumb| Ihe osisi apịrị apị nke na-egosi ike na ịdị ndụ dị ka ndị na-agba ịnyịnya, ngwaahịa ndị a na-ebubata, ndị agha, ndị Europe, égbè, anụ ọhịa ndị na-egbu egbu nakwa mmụọ. ]]
'''Alusị''', nke a na-akpọ '''Arusi''' ma ọ bụ '''Arushi''', bụ obere chi ndị a na-efe efe ma na-agọ agọ n' [[Odinạnị|akụkọ ifo Igbo]] na nkwenye ndị igbo . Enwere ọtụtụ Alusi dị iche iche mana nke ọ bụla nwere ọrụ ọ na-arụ. Mgbe enwekwaghịzi mkpa arụsị ndi a na-egbo a na-echefu ya. <ref name="qub.ac.uk">{{Cite web|url=http://www.qub.ac.uk/schools/SchoolofEnglish/imperial/nigeria/religion.htm|title=Archived copy|accessdate=2008-08-18|archiveurl=https://web.archive.org/web/20080913090307/http://www.qub.ac.uk/schools/SchoolofEnglish/imperial/nigeria/religion.htm|archivedate=2008-09-13}}</ref>
 
== ji ==