Ákì: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
m Uzoma Ozurumba moved page Palm kernel to Ákì: wrong name
Uzoma Ozurumba moved page Palm kernel to Ákì: wrong name +Image #WPWP
Ahiri 1:
[[Usòrò:Palm nuts put out to dry.jpg|thumb|Ákì agbara na anwụ]]
'''Áki''' bụ mkpụrụ nke nọ n'ime mkpụrụ nkwụ a na ata-ata . Mkpụrụ osisi nkwụ a na-enweta mmanụ abụọ dị iche: mmanụ nkwụ na- esite na ụru nkwụ mpụta, yana [[:en:Palm_kernel_oil|elu-áki]] nke na-esi na ákì pụta.
 
Avuvu ákì bụ ihe na-afọ ma apipụtacha mmanụ na ákì akwọrọ-akwọ, nke a na aghọ erimeri ehi ma ọ bụ ejiri ya na-emeho ọkụ ma na-akwanyekwa ọkụ n'ime obodo.
 
== Ihe ejiya-eme ==
Avuvu ákì na n'enye ihe nke ndi bekee n'akpọ faiba na Protini na ahụ ụmụ anụmanụ dika ehi na ewu. <ref>[https://www.journalofdairyscience.org/article/S0022-0302(06)72346-3/abstract Evaluation of Palm Kernel Meal and Corn Distillers Grains in Corn Silage-Based Diets for Lactating Dairy Cows] Carvalho, Cabrita, Dewhurst, Vicente, Lopes, and Fonseca, 2006, ''Journal of Dairy Science'' Vol. 89, No. 7</ref> <ref>[http://www.fao.org/ag/AGP/agpc/doc/Proceedings/manado/chap25.htm Palm Kernel Cake as a supplement for fattening and dairy cattle in Malaysia] FY Chin, 1992, FAO, Manado, Chapter 25</ref> Tinyere ihe ndị ọzọ bụ erimeri ụmụ anụmanụ, avuvu ákì ka avuvu ákì-bekee nma yana nke koko. mana avuvu nke azụ na nke mgbamgba-ekere ka ya enye ihe n'ahụ nke a n'akpọ protini.