Ogene: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
No edit summary
No edit summary
Ahiri 5:
[[Ndị Ìgbò|ọbụkwa ndi Igbo bi]] na [[Naijiria|Naijeria]] na- arụpụta ma na-agbakwa egwu ogene.
 
Mgbịrịgba Ogene ka ndị [[Omambala River]] basin dị n'ala Igbo ji mere isi ngwa egwu. Ọ bụ ngwa egwu na-egosi [[ nke a kpọrọ Struck idiophone class]], Ọkpụ ụzụ jikwa igwe pụrụ iche kpụọ ya. Ụdịdị ya dị basabasa bịa nwee okokoro n'ime ya. Ụda ya na-esi mkpọtụ ịma jijiji mgbe akụrụ ya. na-eji osisi nkụ were akụ ya.