Ogene: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
No edit summary
No edit summary
Ahiri 1:
[[File:Ogene ndi Igbo.jpg|thumb|Ogene bụ otu n'ime ngwá egwu ndi Igbo nwere ana eji akuakụ egwu n' ala Igbo.]]
[[Usòrò:Ogene.svg|thumb|200x200px| Foto ''Ogene'' ]]
'''Ogene''' bụ ngwa egwu ndi Igbo. O bukwazibụkwazi aha egwu. Ihe eji emeakpụ ogene bubụ igwe. <ref>[http://www.praxismagonline.com/marvel-chukwudi-ogene-and-other-poems/ Ogene gong] at Marvel Chukwudi: OGENE and Other Poems, Praxis Magazine for Arts and Literature, looked up on 23 February 2016.</ref> Ndi na-eme Ogene bu ndị [[Ndị Ìgbò|OkpuỌkpụ uzuụzụ.]] Nke a mere e ji asiasị uzuụzụ na-amaghiamaghị akpuakpụ ogene ya ga-elelee egbe anya n' odu. (Ogene nwere ihu abuo ka odudu egbe).
 
[[Ndị Ìgbò|Obu kwaọbụkwa ndi Igbo bi]] na [[Naijiria|Naijeria]] na- emearụpụta manama na-agbakwa zi egwu ogene.
 
Mgbịrịgba Ogene ka ndị [[Omambala River]] basin dị n'ala Igbo ji mere isi ngwa egwu. Ọ bụ ngwa egwu na-egosi [[idiophone class]], Ọkpụ ụzụ jikwa igwe pụrụ iche kpụọ ya. Ụdịdị ya dị basabasa bịa nwee okokoro n'ime ya. Ụda ya na-esi mkpọtụ ịma jijiji mgbe akụrụ ya. na-eji osisi nkụ were akụ ya.
Ogene nke a na-ejikarị eme ihe dị ka "ngwá ọrụ okasi mma." Ụda mgbịrịgba ahụ nwere ọdịdị dị mma, nke dị na ya, ọ dịkwa n'ime. Olu ahụ na - abịa site na mkpọtụ nke ígwè mgbe a kụgburu ya, nke a na - eme ka ọ daa uda site na ohere nke mgbịrịgba ahụ. A na-ejikarị mkpịsị osisi na-aku ogene.
 
 
 
== Lee kwa ==