Ogene: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
added an image
No edit summary
Ahiri 1:
[[File:Ogene ndi Igbo.jpg|thumb|Ogene bụ otu n'ime ngwá egwu ndi Igbo merenwere ana eji aku egwu nan' ala Igbo.]]
[[Usòrò:Ogene.svg|thumb|200x200px| Foto ''Ogene'' ]]
'''Ogene''' bụ ngwa egwu ndi Igbo. O bukwazi aha egwu. Ihe eji eme ogene bu igwe. <ref>[http://www.praxismagonline.com/marvel-chukwudi-ogene-and-other-poems/ Ogene gong] at Marvel Chukwudi: OGENE and Other Poems, Praxis Magazine for Arts and Literature, looked up on 23 February 2016.</ref> Ndi na-eme Ogene bu ndị [[Ndị Ìgbò|Okpu uzu.]] NkeaNke a mere e ji asi uzu na-amaghi akpu ogene ya ga-ele egbe anya n' odu. (Ogene nwere ihu abuo ka odudu egbe).
 
[[Ndị Ìgbò|Obu kwa ndi Igbo bi]] na [[Naijiria|Naijeria]] n'na- eme mana agbakwa zi egwu ogene.
 
Ogene nke a na-ejikarị eme ihe dị ka "ngwá ọrụ okasi nmamma." Ụda mgbịrịgba ahụ nwere ọdịdị dị mma, nke dị na ya, ọ dịkwa n'ime. Olu ahụ na - abịa site na mkpọtụ nke ígwè mgbe a kụgburu ya, nke a na - eme ka ọ daa uda site na ohere nke mgbịrịgba ahụ. A na-ejikarị mkpịsị osisi na-aku ogene.
 
== Lee kwa ==