Adaora Onyechere: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Created by translating the page "Adaora Onyechere"
#WPWP
Ahiri 1:
[[Usòrò:Adaora Onyechere.jpg|thumb]]
'''Adaora Onyechere''' bụ [[:en:Nigerian|Nigerian]] [[:en:Broadcast_Journalist|Broadcast Journalist]], [[:en:Entrepreneur|entrepreneur]], [[:en:Motivational_speaker|motivational speaker]], [[:en:Poet|poet]] nakwa [[:en:Author|author]]. O so ndi na-gosipụta ihe nkiri a kpọrọ kakaki, kwa ụbọchị n'ụlọ ọrụ [[:en:Africa_Independent_Television|Africa Independent Television]]. <ref name="ada">{{Cite web|url=http://www.aitonline.tv/presenter-adaora_onyechere|title=Adaora Onyechere|work=[[Africa Independent Television]]|author=Kakaaki|accessdate=15 August 2015}}</ref> Ọ bidoro ihe nkwupụta nke ya akpọrọ 'Talk2Adaora n'ụlọ ọrọ Kiss 99.9 FM nke dị n'Abuja ụbọchị Tuzedei ọbụla n'elekere anọ nke mgbede. Site na agụụ ikwado ụmụ nwaanyi ibe ya na-agụ ya , o guzobere otu a kpọrọ 'WEWE Network Afrique', WEWE, pụtara Women Enabling Women Everywher. Nke a metụtara mba Afrika niile<ref name="wewe-network-afrique">{{Cite web|url=https://wewenetworkafrique.com|title=WEWE NETWORK AFRIQUE|accessdate=9 April 2020}}</ref> Ihe nkwupụta ahụ o bidoro n'ụlọ ọrụ Kiss FM a kpọrọ Talk2Adaora bụ aka ọrụ ndi WEWE Network Afrique. Ọ bụkwa onye isi na nke a kpọrọ 'Signature Heels Media'.