Christine Ohuruogu: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
DEFAULTSORT
#WPWP
Ahiri 1:
[[Usòrò:Christine Ohuruogu, October 2008.jpg|thumb]]
'''Christine Ijeoma Ohuruogu''', MBE (a mụrụ na 17 May 1984) bụ onye ọsọ na egwuregwu nke British nke na-agba ọsọ 400 metres, ebe o si tuta ugo Olympic, Ụwa nakwa Commonwealth champion. Onye mmeri nke Olympic n'afọ 2008, nakwa onye ugo ọla ọcha n'afọ 2012, ọ tụrụ ugo ụzọ abụọ nke Ụwa, maka na o meriri na 400 m na asọrọma mpi nke Ụwa na 2007 nakwa 2013. O ritekwara ugo ọla nke ụwa ugboro isii  na 4 x 400m relay nke ụmụ nwanyị ka onye otu ndị Great Britain nakwa Northern Ireland (atọ ka e nyere ya maka mwepụ e wepụrụ ndị ọzọ maka ị ñụ ọgwụ) nakwa ọla bronze na Olympic na 4 x 400m relay umu nwanyi na 2008 Beijing Games nakwa 2016 Rio Games, Olympic ya nke ikpeazụ. Ohuruogu na Merlene Ottey nakwa Usain Bolt kere ọnụọgụ ugo nke ụwa - 9 n'etiti 2005 World Championships in Athletics nakwa Olympic nke afọ 2016.