Asụ̀sụ̀ Ìgbò: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Melá ihü ochá
Tags: Blanking ḿmezi m̀pàn'aka Ndezi web nke mbugharị
Emekwàlà orübà 66008 shí 197.210.53.5 (talk) rv
Tag: Me la àzụ
Ahiri 1:
[[Ákwúkwó oru na ótù:Igbo vowel chart.png|thumb|Mkpụrụ ólú asụsụ Igbo]]
 
'''Asụsụ Igbo''' bụ asụsụ Niger-Congo nke [[Mmádụ|mmadụ]] rúrú ndè iri abụọ na ise nke ndị júrú na ya bụ [[ndị Igbo]]. Na nleda-owuwa Naijiria na ébé [[Niger Delta]], Igbo bụ díàlà. Ha dèrè yá nà [[édé Latin]], nke ndí mpaghara Britain nwètèrè. Nkárị ndị ọzọ bụ nké [[Èkpè]] búrú nkárị [[Nsibiri|Nsịbịdị]]. Asụsụ Igbo bụ ólú nke a na-akpọ n'ezigbo hanwa. Ọ dị ike taa ndi ọbịá ịsụta ya, dịkwa ike taa ndi Igbo ọzọ bi na ámá nkẹ ọzọ ịmátá ihe ndi nke ọzọ na-ekwu, maka na ndi Igbo na olu Igbo hiri nne. E nwere mkpụrụ edemede Igbo dị 36, ụdaume asatọ na mgbochiume ọgụ na asatọ.
 
Nké a bụ mkpụrụedemede asụsụ:
 
{| border="2" cellpadding="4" cellspacing="0" style="margin: 1em 1em 1em 0; border: 1px #aaa solid; border-collapse: collapse; font-family: Doulos SIL, GentiumAlt, Gentium, Arial Unicode MS, Lucida Sans Unicode; text-align: center"
!Édé Igbo<br /> (''Ọnwụ'') !! align="center"|[[International Phonetic Alphabet|IPA]] !! !! align="center"|Édé Igbo<br /> (Ọnwụ) !! align="center"|[[International Phonetic Alphabet|IPA]]
|-
| a || /a/ || || {{unicode|ọ}} || {{IPA|/ɔ/}}
|-
| b || /b/ || || p ||/p/
|-
| gb || {{IPA|/ɓ/}} ~ {{IPA|/ɡ͡b/}} || || kp || {{IPA|/ɓ̥/}} ~ {{IPA|/k͡p/}}
|-
| d || /d/ || || r || {{IPA|/ɾ/}}
|-
| e || /e/ || || s || /s/
|-
| f || /f/ || || sh || {{IPA|/ʃ/}}
|-
| g || {{IPA|/ɡ/}} || || t || /t/
|-
| gh || {{IPA|/ɣ/}} || || u || /u/
|-
| h || /h/ || ||{{unicode|ụ}} || {{IPA|/ʊ/}}
|-
| i || /i/ || || v || /v/
|-
| {{unicode|ị}} || {{IPA|/ɪ/}} || || w || align="center"|/w/
|-
| j || {{IPA|/ʤ/}} || || y || /j/
|-
| k || /k/ || || z || /z/
|-
| l || /l/ || || ch || {{IPA|/ʧ/}}
|-
| m || /m/ na {{IPA|/m̩/}}|| || gw || {{IPA|/ɡʷ/}}
|-
| n || /n/ na {{IPA|/n̩/}}|| || kw || {{IPA|/kʷ/}}
|-
| {{unicode|ṅ}} || {{IPA|/ŋ/}} || || nw || {{IPA|/ŋw/}}
|-
| o || /o/ || || ny || /nj/
|}
 
==Lee nke ozo==
* [[Ndi Igbo]]
* [[Nsibiri]]
 
==Links n'aga n'ezi==
* [https://en.wiktionary.org/wiki/Category:english_language '''Wiktionary''' catetories of Igbo]
* [http://www.igboguide.org/HT-vocabulary.htm Igbo Vocabulary]
* [http://www.choice-inter-ltd.com/language.html Language]
* [http://banka.kpr.sk/countries.php?lang=ig Aha mba dị ịche ịche]
* [http://igbo.xLingua.net xLingua-Online-Dictionary English-English / English-English]
 
 
{{commons|Category:Igbo language|Ásụ̀sụ̀ Ị̀gbò)}}
 
{{ÉdéNtạ}}
 
[[Òtù:Ásụ̀sụ̀ Ìgbò| ]]