Ndị Ìgbò: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

→‎Ákíkó mbu: ntinye akara Igbo
No edit summary
(→‎Ákíkó mbu: ntinye akara Igbo)
* ''ile anya [[Igbo Ukwu|Ìgbò Ukwu]] na [[Ȯra Anambra|Ọ̀hà Anambra]]''
 
Site n'otu esi kọwa na nke mbu, na ala [[Naijiria]], ndi Ìgbò nonọ na Ọ̀hà Abia, Ọ̀hà Anambara, Ọ̀hà Ebonyi, Ọ̀hà Enugwu na Ọ̀hà Imo. Enwekwara ndi Ìgbò na Ọ̀hà Delta nakwa Ọ̀hà Rivas.
 
A guba ndi kasi n'onuọnụ oguogụ na Naijiria, ndi Ìgbò bu ndi nke atoatọ. Dika onu oguọgụ afoafọ 2007 siri kowakọwa, ndi Awusa weresia, ndi [[Yoruba]] ewere, tupu o ruo ndi Ìgbò. Onweghi onye ma ndi Ìgbò ole bi n'uwa a, maka na ndi Ìgbò gbasara mba di iche iche; na-azu ahia, ma o bu na-agu akwukwo. N'ime Naijiria, ndi Ìgbò bi na steeti dum. Ebe ha si pua njem, bu Omambala (nke a kporo Anambra); Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo.
 
Ndi Ìgbò jukwara eju bara a bara na Delta; Rivas, ufodu akuku [[Ȯra Edo|Ọ̀hà Edo]], [[Ȯra Akwa Ibom|Ọ̀hà Akwa Ibom]], [[Ȯra Cross River|Ọ̀hà Cross River]], [[Ȯra Bayelsa|Ọ̀hà Bayelsa]] nakwa [[Ȯra Benue|Ọ̀hà Benue]]. Ebe ndi Ìgbò gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu [[Ȯra Lagos|Ọ̀hà Lagos]], [[Ȯra Kano|Ọ̀hà Kano]], [[Ȯra Kaduna|Ọ̀hà Kaduna]] na steti dum di na Naigeria).